Ada Igbo

Ada Igbo Contact information, map and directions, contact form, opening hours, services, ratings, photos, videos and announcements from Ada Igbo, College & University, Ụmụahia Abịa State, Umuahia.

13/01/2023

"Ndụ mmiri ndụ azụ iyi atala azụ anwụla"
May the good sources of your income never go dry in Jesus name.

28/12/2022

EJE ALỌ BỤ EZI IJE, KA OKPORO ỤZỌ RUBERE ANYỊ ISI DIKA ANYỊ NA-EME NJEM OGE EKERESIMESI A N'AHA JIZỌS. ISEEEEE

02/09/2022

AÑỤRỊ ỌNWA ỌHỤRỤ KA NA EZIPURU ỤNỤ NDỊ ỌMA M. ỌNWA A BỤ ỌNWA SEPTEMBA GA EBUTERE ỤNỤ IHU ỌMA PỤRỤ ICHE NA AHA JIZỌS.

URU NZU BARA N'ALA IGBO:(Importance of local chalk in Igbo land) 🌝1. E ji nzu anabata ọbịa.(It is used to welcome visito...
19/08/2022

URU NZU BARA N'ALA IGBO:
(Importance of local chalk in Igbo land) 🌝

1. E ji nzu anabata ọbịa.
(It is used to welcome visitors). 🤝🏽

2. E ji nzu añụ ụma nwa.
(It is used in celebrating child birth). 👶

3. E ji nzu egosi obi ọcha.
(It is used in expressing a clean heart). 🤍

4. E ji nzu achọ mma.
(It is used for make up). 💄

5. E ji nzu egosi akara.
(It is used to show signs). ⚠️

6. A na ara nzu ara. 👅
(It is edible).

Ọdikwa otua na obodo gị? 💁🏻‍♂️
Deputa kwa ihe ndị ọzọ eji nzu eme. 👇🏼

-Ada Igbo Gburugburu ✍🏽

I've just reached 100 followers! Thank you for continuing support. I could never have made it without each one of you. 🙏...
17/08/2022

I've just reached 100 followers! Thank you for continuing support. I could never have made it without each one of you. 🙏🤗🎉

Ndewo nụ ndị ọma, isiokwu anyị n' ụbọchị taa bu ntụgharị okwu. Tụgharịa okwu ndia(1) Ụlọ _____ House(2)Storey building__...
16/06/2022

Ndewo nụ ndị ọma, isiokwu anyị n' ụbọchị taa bu ntụgharị okwu. Tụgharịa okwu ndia

(1) Ụlọ _____ House
(2)Storey building______(. )
(3)Three Storey building____(. )
(4)Three different three storey buildings __(. )
(5) Two houses____(. )

12/06/2022

Agwụgwa (gwam gwam gwam)

07/05/2022
06/05/2022

Nke m bu nke m,nke anyi bu nke anyi
Asusu na omenaala Igbo bu ihe nketa
mu na gi, k' anyi kwalite ya. Ndewo nu ooo.

NGWA NRI EJI ESI OFE OKAZI(Condiments for okazi soup)(1)Okazi {Hard Leave}(2)Egusi {Melon}(3)Anu {Meat}(4)Azụ {Fish}(5) ...
11/04/2022

NGWA NRI EJI ESI OFE OKAZI
(Condiments for okazi soup)

(1)Okazi {Hard Leave}
(2)Egusi {Melon}
(3)Anu {Meat}
(4)Azụ {Fish}
(5) Okporoko {stockfish}
(6)Ayiya {crayfish}
(7) Mmanụ nri {PalmOil}
(8)Ńnú {Salt}
(9)Ose {Pepper}
(10) Achara {edible Grass}

Gịnị bụ otu ihe ọzọ fọrọ ka ngwa ofe a zuo okè?
(What is the remaining item?)

©

02/04/2022

Añụrị ọgwụgwụ izuuka dịrị ndị enyi m niile (Happy weekend to all my friends)

AHA IGBO NA MPỤTARA HA
(Kwuo mpụtara aha Igbo ndị a)
(1) Amanda
(2) Akacha
(3)Ekwutọsi(4) Udo

Address

Ụmụahia Abịa State
Umuahia

Telephone

+2348037527329

Website

Alerts

Be the first to know and let us send you an email when Ada Igbo posts news and promotions. Your email address will not be used for any other purpose, and you can unsubscribe at any time.

Contact The University

Send a message to Ada Igbo:

Share